Skip to content
Menu

← Dictionary

èkwurèèkwu

Nominal Modifier

11 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. talkative; loquacious;

    Nominal Modifier

Dialect & variants

Dialect: Afiikpo, Ezaa, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Owere, Ọkụzụ, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • onye ngụgụ Afiikpo
  • èfurèèfu Ezaa
  • òdo òfū Ezaa
  • èkwurèèkwu Isuama
  • èkwurèkwu Mbaise
  • ileezùike Mkpọọ
  • òkperìkpe Ngwa
  • ahịaatụ̀rụ̀nnụ̀nụ̀ Ngwa
  • chọchọǹchọrị̄ Ngwa
  • ụkàjuekete Ngwa
  • èkwulèkwu Nsa
  • èkwurèèkwu Owere
  • ọnụ̄kwùbe Ọkụzụ
  • èkwulèkwu Ọnịcha
  • èkwurèkwu Ụmụahịa
  • òkperìkpe Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Anyị achọghị ekwureekwu ebe a.

— We don't want a talkactive here.

Ekwureekwu ya tinyere ya na nsogbu.

— Her talkativeness landed her in trouble.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.