ekwòrò
Noun12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
jealousy; envy
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Udi, Ọnịcha, Ụmụahịa
- anyaụ̄vụ̄ Achala
- ẹnyaufū Afiikpo
- anyaụhụ̄ Ajalị
- anyaukwu Mbaise
- anyaụfū Mkpọọ
- anyaukwu Ngwa
- ufhuẹnyā Nkanụ
- ekwòrò Nsa
- anyaụhụ̄ Nsụka
- anyaọkụ̄ Udi
- ekwòlò Ọnịcha
- anyaukwu Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ekworo ehika ebe a.
— There is too much envy here.
Ekworo na-emebi ọtụtụ ihe.
— Envy damages a lot of things.
Related words
Words containing this one
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.