èfùleèfù
Noun11 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
useless or irresponsible person, especially to a society or group;
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Obosi, Ogidi, Ọnịcha, Ụmụahịa
- èvùleevù Achala
- onye ìbèriìbè Afiikpo
- èfùleèfù Mbaise · 2 recordings
- èfùleèfù Mkpọọ · 2 recordings
- àkàlìwòrì Mkpọọ
- àkàlògòlì Mkpọọ
- èyèlièyè Mkpọọ
- òfèkịị̀ja Ngwa
- èfùleèfù Ngwa · 2 recordings
- èvhùrèvhù Nkanụ
- èfùleèfù Nsa · 2 recordings
- yasịkịa Obosi
- òfèkè Ogidi
- sàboyàbo Ọnịcha
- àkàlịògòlì Ọnịcha
- akàghoghèrì Ọnịcha
- èfùleèfù Ụmụahịa · 2 recordings
No other variants have been documented for this word.
Examples
Amaghị m ihe efuleefu ahụ na-ekwu.
— I do not know what that traitor is saying.
Achọghị m mụ na efuleefu imekọ ihe.
— I don't want to have anything to do with an irresponsible person.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.