Skip to content
Menu

← Dictionary

efere nkụwa

Nominal Modifier

7 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. breakable dish

    Nominal Modifier

Dialect & variants

Dialect: Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsụka, Obosi, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • efere nkụwa Mbaise
  • efele nkụwa Mkpọọ
  • efere ọ̄wụ̄wā Ngwa
  • efere nkụwa Ngwa
  • afere ọ̄wụ̄wā Nsụka
  • efele ọ̄wụ̄wā Obosi
  • avele ọ̄wụ̄wā Ọnịcha
  • afele ọ̄wị̄wā Ọnịcha
  • efere nkụwa Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Anyị nwere ụdịrị efere nkụwa dị iche iche.

— We have different types of breakable dishes.

Ha kere efere nkụwa na mmemme ahụ.

— They shared breakable dish in that ceremony.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.