dị ndụ̀
Nominal Modifier4 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
live; be alive;
Nominal Modifier
Dialect & variants
Dialect: Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Ọnịcha
- kù umē Mkpọọ
- pụ̀ ndụ̀ Ngwa
- fụ̀ ndụ̀ Ngwa
- də̣ ndụ̀ Nkanụ
- dị ndụ̀ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Onye ọbụla dị ndụ nwere olilaanya.
— Any living being is hopeful.
Ọ bụ ihe di ukwu na anyị di ndụ taa.
— It is a great thing that we are alive today.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.