desị mmirī
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
drip (as of wet clothes)
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Anịọcha, Mkpọọ, Ọkụzụ, Ọnịcha
- dèshī mmīlī Achala
- gụshị mmīrī Afiikpo
- tụshị mmīrī Ajalị
- tasị mmīrī Amaifeke
- tụsị mmīrī Anịọcha
- gụsịsị mmīlī Mkpọọ
- gụsị mmīlī Ọkụzụ
- -dèsị mmilī Ọnịcha
- tụsị m̄mīlī Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Uwe gị na-edesị mmiri n'ala ebe ị na-eje.
— Your clothes are dripping water on the floor where you walk.
Wepụ uwe ahụ na-edesị mmiri n'ime ụlọ.
— Remove that dripping wet cloth inside the house.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.