dà àkwụkwụ̀
Active verb9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
have an epileptic fit; fall down in an epileptic fit
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ajalị, Ezaa, Mkpọọ, Ngwa, Nsụka, Ọhụhụ, Ọnịcha
- nwo ekwụ̀kwụ̀ Abịrịba
- dọ ǹdàkwụkwụ̀ Afiikpo
- da ākwụ̄kwụ̀ Ajalị
- dọ ǹdàfụfụ Ezaa
- dà àụkwụ̀ Mkpọọ
- rịa àkwụkwụ̀ Ngwa
- dẹ ẹkwụkwụ̀ Nsụka
- rịa ekwụ̀kwụ̀ Ọhụhụ
- dọ ākwụ̄kwụ̀ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nwa ahụ dàrà àkwụkwụ̀ n'ụlọ akwụkwọ.
— That child had an epileptic fit at school.
Ọ na-ada àkwụkwụ̀ mgbe ọ na-ewe iwe?
— Does he have fits when he gets angry?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.