chịkọta
Active verb10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
gather together seperate things(with the idea of towards themselves or towards those paying attention to them)
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Ezaa, Izii, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Obosi, Ogidi, Ọnịcha
- kpokọlọta Ajalị
- chịkọta Ezaa — same spelling as the Izugbe
- chị̀kọbe Ezaa
- kpòkobe Ezaa
- chịkọta Izii — same spelling as the Izugbe
- chịkalaṭa Mbaise
- kpokọta Mkpọọ
- kpokọ̀nyọ Mkpọọ
- kpokọ̀ba Mkpọọ
- pokalata Ngwa
- chịkalata Ngwa
- chịkọta Nsa — same spelling as the Izugbe
- kpokọnata Obosi
- chịkọ̀ba Ogidi
- chịkọnata Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Gwa ya chịkọta isiokwu ndị ahụ niile.
— Tell her to summarize all those topics.
Were nwayọọ gaa chịkọta ihe ndị ahụ ghasara aghasa.
— Take it easy and gather those scattered things.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.