Skip to content
Menu

← Dictionary

chefù

Active verb

12 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. forget

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Anam, Izii, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Ọnịcha

  • chezọ Achala
  • lovù Achala
  • rị̀zọ Afiikpo
  • chehwù Ajalị
  • chèfù Amaifeke
  • chevù Anam
  • zọ̀hà Izii
  • lofù Mkpọọ
  • nyahiè Ngwa
  • kèzọ Ngwa
  • ròzọ̀ Ngwa
  • chèzo Nkanụ
  • chefù Nkanụ
  • chèfù Nsa
  • chehù Nsụka
  • chẹ̀zọ Ọnịcha
  • lòzọ Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Echefuru m ebe m tinyere mkpịsị ụlọ.

— I forgot where I put the house key.

Ọ na-echefu ihe ọ bụla ngwa ngwa.

— He forgets everything quickly.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.