Skip to content
Menu

← Dictionary

che ihu

Active verb

9 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. be opposite; face

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Ezaa, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Ọnịcha

  • do īrū Achala
  • cho ifu Afiikpo
  • che ihū Ajalị
  • do ihū Anịọcha
  • chèbe ikwu Ezaa
  • le ihu Ngwa
  • gba ihū Ngwa
  • chu ihū Ngwa
  • che ifū Nkanụ
  • che irū Nsa
  • che irū Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Ụlọ anyị che ihu n'okporo ụzọ.

— Our house faces the road.

Chee ihu n'ebe m nọ ka anyị kparịta okwu.

— Face where I am so we can talk.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.