Skip to content
Menu

← Dictionary

charàpụ̀ anya

Active verb

12 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. look with eyes wide open

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Ajalị, Anịọcha, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Obosi, Owere, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • chịchàpụ ānyā. Achala
  • chịchàfụ̀ anyā Ajalị
  • kporòfù anyā Anịọcha
  • makashị anya Isuama
  • ràkàshị̀ anya Mbaise
  • kpolòpụ̀ anyā Mkpọọ
  • chakàfụ̀ta anyā Ngwa
  • kpọ̀fighide anyā Ngwa
  • mịzọ anya Ngwa
  • kparèfụ ẹnyā Nkanụ
  • kerèfu ẹyā Nkanụ
  • chakàpụ ānyā Obosi
  • makashị anya Owere
  • kpoghepụ ānyā Ọnịcha
  • chakàfụ̀ta anyā Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Ọ charàpụ̀rụ anya mgbe ọ hụrụ ihe ịtụnanya ahụ.

— He looked with eyes wide open when he saw that wonder.

Gịnị mere i ji charàpụ̀ anya na-ele m?

— Why are you looking at me with eyes wide open?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.