bụ̀ abụ̀
Active verb9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
sing (especially a slow song)
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Mkpọọ, Nkanụ, Nsa, Ọkụzụ, Ọnịcha
- gụ ūrī Abịrịba
- gụ ẹbù Afiikpo
- gụ avụ̀ Ajalị
- vụ̀ avụ̀ Ajalị
- kwe abụ̀ Anịọcha
- kwe avụ̀ Anịọcha
- kwe ūkwē Mkpọọ
- bụ ẹbụ̀ Nkanụ
- bụ̀ abụ̀ Nsa
- gụ abụ̀ Ọkụzụ
- gụ egwū Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ndị inyom ahụ bụrụ abụ dị nwayọ.
— Those women sang a slow song.
Bụọ abụ ọzọ dị nwayọ, biko.
— Sing another slow song, please.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.