bìli ọtọ̄
Active verb13 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
stand up; rise and stand
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Ezeagu, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Ọnịcha
- kùli ọtọ̄ Abịrịba
- kwụ̀lụ ọtọ̄ Achala
- gbani ọtọ̄ Afiikpo
- nyi ọtọ̄ Afiikpo
- bìli ọtọ̄ Ajalị
- kwụ̀rụ ọtọ̄ Amaifeke
- gbanyi ọtọ̄ Ezeagu
- gùzo ọṭọ̄ Mbaise
- kùni ọtọ̄ Mkpọọ
- gùzo ọtọ̄ Ngwa
- gbanzhi Nkanụ
- -bìni ọtọ̄ Nsa
- gbali ọtọ̄ Nsụka
- -bìni ọtọ̄ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Bìli ọtọ̄, ndị ọbịa abịala.
— Stand up, the visitors have arrived.
Gịnị mere i jighị bìli ọtọ̄ mgbe o bịara?
— Why didn't you stand up when he came?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.