bì nkenke
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
shorten (a speech);
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Ajalị, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Ọkụzụ, Ọnịcha
- be nkenke Abịrịba
- gbu mkpìlrshì Ajalị
- gbu mkpìlìkpì Mkpọọ
- gbu mkpìrim̀kpì Ngwa
- bèlata Ngwa
- bè nkenke Nkanụ
- me nkenke Nkanụ
- bi nkenke Nkanụ
- -bì nkenke Nsa
- bènata Ọkụzụ
- gbu nkenke Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ bìrì okwu ya nkenke ka ndị mmadụ ghara ike.
— He shortened his speech so people wouldn't get tired.
Bì nkenke okwu gị, anyị na-aga.
— Shorten your speech, we are leaving.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.