bawanye
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
increase; grow in number
Active verb
Dialect & variants
- ǹtụtụ Afiikpo
- bawanye Afiikpo — same spelling as the Izugbe
- hiwanye nnē Ajalị
- ha urùtuùrùtù Ezaa
- vùta Ezaa
- akashìi Izii
- shiwanye nnē Mkpọọ
- riwanye nnē Ọnịcha
Examples
Ọnụ ọgụgụ ụmụ akwụkwọ bawanyere n'afọ a.
— The number of students increased this year.
Ọ ga-abawanye ma anyị zụta ọkụkọ ọzọ.
— It will increase if we buy more chickens.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.