Skip to content
Menu

← Dictionary

anụmaànụ̀

Noun

10 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. animal(s)

    Noun

Dialect & variants

Dialect: Afiikpo, Ajalị, Ezaa, Isuama, Izii, Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Owere, Ọnịcha

  • anụmàànụ̀ Afiikpo
  • anụmànụ̀ Ajalị
  • anụmànụ̀ Ezaa
  • anụmaànụ̀ Isuama
  • anụmanụ̄ Izii
  • anụọhịā Mbaise
  • anụọhịā Ngwa
  • anụ Nkanụ
  • anụ Owere
  • anụmaànụ̀ Owere
  • anụ Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Ọ na-ada ụmụ anụmaanụ ahụ ọkụ ka o nwee ike mata ndị bụ nke ya.

— He is branding those animals so that he can know those that are his.

Anụmaanụ ọbụla nwere nku na-efe efe.

— Any animal with wings fly.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.