Skip to content
Menu

← Dictionary

aṅàrà

Noun

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. a specie of egg plant which is usually very tiny; garden egg

    Noun

Dialect & variants

  • àvụvā Achala
  • àfụfà Afiikpo
  • mkpụrụ ohwē Afiikpo
  • ịnyarā Afiikpo
  • anyara Ajalị
  • àvụvā Anam
  • mkpụrụ ofē Anịọcha
  • akpụrụ ewà Ezaa
  • aṅàlà Mkpọọ
  • anyala Mkpọọ
  • àfụfā Ngwa
  • ọ̀gbata Ngwa
  • àbhụbhā Nkanụ
  • ayàrà Nkanụ
  • aghàrà Nkanụ
  • aṅàrà Ọnịcha

Examples

A na-ata akwụkwo aṅara ata.

— Garden egg leaves are edible.

Kọọ aṅara a na mgbala gị.

— Plant this garden egg in your backyard garden.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.