akwaụjụ
Noun7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
black cloth worn by mourners
Noun
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Amaifeke, Ezeagu, Ihuoma, Ngwa, Nkanụ, Ọnịcha
- ùwe ụjụ̄ Ajalị
- akwā mkpē Amaifeke
- m̀weyi ụjụ̄ Ezeagu
- akwā mkpē Ihuoma
- ùwe mkpē Ngwa
- ẹkwa ụjụ Nkanụ
- ùweyi ụjụ̄ Nkanụ
- akwà ụjụ̄ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
O yi akwaụjụ bịa.
— She came in mourning cloths.
Ọ dịghị onye nọ n'ụlọ m ga-eyi akwaụjụ ọzọ.
— Nobody in my house will ever wear mourning cloths again.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.