akụmirigwē
NounNdebe script
Voice recording
play
Meanings
snow; balls of ice that rains from the sky; hailstone; hail
Noun
Dialect & variants
- akịmiriīgwē Afiikpo
- akụigwē Ajalị
- akụminigwē Ajalị
- mkpụrụmmīrī Ajalị
- mkpụrụmīrī Mbaise
- akụmiligwē Mkpọọ
- mkpụlụmmīlī Mkpọọ
- akiigwē Ngwa
- akụmunyigwē Nsụka
- mkpụrụmmūnyī Nsụka
- mkpụlụmmīlī Ọnịcha
Examples
Akụmirigwe dara mgbe mmiri na-ezo.
— Balls of ice fall when it was raining.
Akụmirigwe adabeghị kemgbe afọ gara aga.
— Snow has not fallen since last year.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.