akụkọ ifò
Noun8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
fable; myth
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Anam, Ezaa, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Ọnịcha
- akụkọ ifo Abịrịba
- akụkọ ivò Achala
- aịkọ ivò Anam
- akụkọ iwhè Ezaa
- akụkọ ifò Ngwa · 2 recordings
- akụkọ iho Nkanụ
- akụkọ ifò Nsa · 2 recordings
- akịkọ irò Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ kọrọ anyị akụkọ ifo gbasara nza.
— He told us a folktale about wren.
Kedu ebe akụkọ ifo ndị Igbo malitere?
— Where does the Igbo folktales originated
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.