Skip to content
Menu

← Dictionary

àhụ

Noun

13 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. the human body; body

    Noun

Dialect & variants

Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Amaifeke, Ihuoma, Isuama, Mkpọọ, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Obosi, Owere, Ọnịcha

  • ụ̀ghụ Abịrịba
  • àrị Achala
  • ụ̀kụ Afiikpo
  • ùhu Afiikpo
  • èhụ Afiikpo · 2 recordings
  • àhụ Amaifeke
  • àhụ Ihuoma
  • àhə̣ Isuama
  • àhụ Isuama
  • àrụ Mkpọọ
  • ẹ̀zhi Nkanụ
  • àhụ Nsa
  • èshị Nsụka
  • èhụ Nsụka · 2 recordings
  • àrụ Obosi
  • àhụ Owere
  • àrụ Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Àhụ ya dị ọcha mgbe ọ si n'ọdọ mmiri pụta.

— His body was clean when he came out of the river.

Olee ebe àhụ na-egbu ya?

— Where is his body aching?

Words containing this one

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.

Same spelling, different tones

These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.