Skip to content
Menu

← Dictionary

àgbaọhụ̣̀rụ

Noun

8 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. new testament; the second part of the bible

    Noun

Dialect & variants

Dialect: Abịrịba, Achala, Amaifeke, Ngwa, Nsụka, Owere, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • ẹgbaọfụ̀rụ Abịrịba
  • àgbàọvụụ Achala
  • ọgbàràọhụrụ Amaifeke
  • hwe ọhụrụ Ngwa
  • agbàọhụụ Nsụka
  • agbàọhụrụ Owere
  • agbàọfụụ Ọnịcha
  • ọ̀gbàràọfụụ Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Anyị na-agụ àgbaọhụ̀rụ n'ụlọ akwụkwọ Sọnde.

— We read the New Testament in Sunday school.

Ị gụọla àgbaọhụ̀rụ niile?

— Have you read the whole New Testament?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.