agbànyèghì
Conjunction5 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
nevertheless; notwithstanding; regardless; despite
Conjunction
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Ezaa, Mkpọọ
- atụ̄màsị̀ghị̀ Afiikpo
- agbànyèghị̀ Ajalị
- agbànyèhì Anịọcha
- egaoshirùgba Ezaa
- egaoshirùdụ Ezaa
- ọtọbụlọ̄ọ̄ Ezaa
- ọbụalọ̄ọ̄ Ezaa
- agbànyèrọ̀ Mkpọọ
No other variants have been documented for this word.
Examples
Agbanyeghị nkọtọ niile, ọ ka nwere olilaanya na ọ ga-emeri onye ya na ya na-azọ ọchịchị.
— Upon all the criticisms, he still has hope that he will win the person he is contesting with.
Agbanyeghị anụ olee dinta ahụ gbugoro, ọ naghị eme mpako.
— Despite the number of animals the hunter has killed, he is not boastful.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.