afọ
Noun8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
stomach; belly; abdomen; bowel
Nounstomach; bowels; belly; abdomen (regarded as the seat of the affections)
Nounage
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Ezaa, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsụka
- efụọ Abịrịba
- avọ Achala
- ehọ Afiikpo
- ẹfọ Afiikpo
- ewọ Ezaa
- afọ Mkpọọ
- afọ Ngwa
- ẹfhọ Nkanụ
- ehọ Nsụka
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ bara nsị maka afọ na-asa ya.
— He excreted uncontrollably because he is having diarrhoea.
Ọ kwụrụ ụgwọ ahụ n'ụbọchị Afọ a.
— He paid me that debt on this Afọ day.
Related words
Words built on this one
- bu afọ imē
- ju afọ
- kò afọ
- laju afọ
- lụ afọ
- nupù afọ
- nwe afọ ọma
- nyeju afọ
- tepùbè afọ
- tepùlù afọ
- to afọ
- afọ imē
- afọ njō
- afọ nnī
- afọ ukwu
- afọ òbàlà
- afọ òfùfù
- afọ òrà
- afọ òsùsù
- afọ ōchịchị
- afọ ōlụlụ
- afọ ōsịsa
- afọ ọma
- afọ ụkwū
…and 6 more in this list.
Words containing this one
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.
Same spelling, different tones
These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.
- Àfòa day in the Igbo four-day week, following Oyè, personified as an alūsị
- ụma afōenlarged spleen; kind of abdominal disorder in children characterized by swelling of the spleen in the left side of the abdomen. It is felt to be round and hard when pressed. It is wrongly believed by many to be a living thing in the stomach which resembles a crab and walks up and down the stomach; enlarged spleen (see afọ)
- kpukpulukpustiffness; firmness ÒC bù ùdị ọyà gịnị kà ỌjiCnà-ayà afọ yā jì kwe kpukpulukpu? What disease is Ọjị suffering from that his abdomen is so stiff and distended?