àbàlị̀dị̀egwù
Noun8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
a dangerous or fearful night; a night that is frightening
Noun
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Obosi, Owere, Ụmụahịa
- èkpèrìmà Ajalị
- àbàlị̀dị̀egwù Isuama
- òmèkoòmè Mbaise
- onyeohī Mbaise
- àbànị̀dị̀egwù Mkpọọ
- onyeohī Ngwa
- àbàlị̀dị̀egwù Ngwa
- òmèkoòmè Ngwa
- òjìegbèèzu Ngwa
- èkpèlìmà Obosi
- àbàlị̀dị̀egwù Owere
- òmèkoòmè Ụmụahịa
- òjìegbèèzu Ụmụahịa
- onyeohī Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ndị uweojii ejidela onye abalidiegwu ahụ.
— The police has arrested the criminal.
Ọtụtụ ndị abalịdịegwu bi n'ogbe anyị.
— Many thieves live in our vicinity.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.